Isaiah 9:6-7

6Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa,
e nyekwala anyị otu nwa nwoke.
Ọ ga-abụkwa onye ga-achị anyị.
Ndị a ga-abụ aha ya,
Onye Ndụmọdụ dị Ebube, Chineke bụ dike,
Nna nke mgbe ebighị ebi, Eze Udo.
7Alaeze
Mgbe a kpọrọ Jekọb, maọbụ Izrel, maọbụ Ifrem na Sameria, ha niile dịnyere otu alaeze. Alaeze dị nʼakụkụ ugwu obodo ahụ nke isi obodo ya bụ Sameria.
ya ga-aba ụba, ọchịchị eze ya ga-abụ nʼọnọdụ udo
nke na-enweghị ọgwụgwụ.
Ọ bụ nʼocheeze Devid ka ọ ga-anọkwasị,
chịakwa nʼalaeze ya.
Ọ ga-eme ka alaeze ahụ guzosie ike;
ọ bụkwa ikpe ziri ezi na ezi omume ka ọ ga-eji chịa
site nʼoge ahụ ruo mgbe ebighị ebi.
Ịnụ ọkụ nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
ga-emezukwa nke a.
Copyright information for IboBIU